A hụ dimkpa, ahụ ogologo imi ya. Asọmpi mgba ọdịnala bụ nnukwu emume ndị obodo Imerienwe ji emekọrịta nwanne na nwanne. Ndị mere ihe nkiri a bụ ...